News

Nkọwa foto, A mara Chiwetel maka isonye n'ihe nkiri '12 Years a Slave". 31 Mee 2018 Nwa afọ Igbo bụ Chiwetel Ejiofor na onye ihe nkiri a ma ama bụ Angelina Jolie ga-eso na agba nke abụọ ihe nkiri, ...
Ka izu asatọ na agba iri asaa na atọ gafechara, ihe nkiri "Game of Thrones" kopụrụ mbaụwa abịala na ngwụcha. Mana ngwụcha ihe nkiri a atọghị ụfọdụ ọchị maọlị dịka ha si depụta n'elu soshal midia. Ndị ...